Category: Education

Queens College Yaba: Gịnị na-eme ụmụakwụkwọ ha ọzọ?

Ọtụtụ ụmụakwụkwọ esila n’ụlọakwụkwọ obibi na Queens College laa bee ha ịnata ọgwụgwụ maka ọrịa. Ụlọọrụ ntaakụkọ dị icheiche enyela ọnụọgụgụ ndị lara site na 700 rue 1000 mana amabeghị nke bụ eziokwu. Otu nne nwere nwa n’ụlọakwụkọ ahụ achọghị…